The Lord of the Flies contains many examples of symbolism which Golding has incorporated to show a deeper level to the main, mostly straightforward, storyline that reveals his thoughts on the nature of humanity and evil. |
Akwukwo 'The Lord Of the Flies' nwere ihe omumatu ihe nnochite anya di iche iche nke Golding tinyere n'ime akwukwo a igosi ogo di omimi ma atunyere ya akuko akwukwo a di siriri wererere,na egosikwa uche obi ya banyere otu mmadu ekere eke di na ihe ojo di iche iche. |
Below are some of the main symbols used in the book, but there are plenty more for you to discover yourself. |
Ndia bu ihe nnochite anya ma obu ojirimara gbara okpurukpu o jiri dee ya bu akwukwo, ma na icho e nwere ihe nnochite anya ndi ozo buru ibu i ga achoputa na onwe gi. |
Among such symbols may be included such small or natural seeming events like the coral reef, (Submarine warfare, surrounding of Britain by German U-boats?) or the "great fire", which may represent the first world war, ("We shall never commit to this savagery again"). |
Otu n'ime ojirimara ndia bu ihe mburuputa uwa dika nkume a na-akpo 'coral reef', (agha ala mmiri, ugbo mmiri ndi German igba obodo Britain gburu gburu?) ka obu "nnukwu oku", nwere ike inochite anya oke agha nke mbu uwa niile luru. (" Anyi agaghi akpa agwa obi ojoo a ozo"). |
Blood is another symbol Golding uses extensively, although what he uses it for is open to interpretation. |
Obara bu ojirimara ma obu ihe nnochite anya ozo Golding jiri nochite anya otutu mgbe, na agbanyeghi na ihe ojiri nochite anya ya nwere uzo di iche iche enwere ike iji wee kowaa ya. |
The different styles of leadership shown by Jack and Ralph symbolize democracy and dictatorship, much like as depicted in George Orwell's Animal Farm where he used pigs to symbolize the USSR's communist leaders. |
Uzo ochichi di iche n'iche Jack na Ralph gosiri na anochite anya ochichi onye kwuo uche ya, ya na ochichi aka ike, dika egosikwara na akwukwo George Orwell a na-akpo Animal Farm ebe ojiri ezi nochite anya ndi ndu ndi otu nkiti nke USSR. |
The imaginary beast that frightens all the boys stands for the primal instinct of savagery that exists within all human beings. |
Anu ohia ana adighi ahu anya na eyi umu okorobia ndia egwu na anochite anya obi ojoo sitere na mbu noro n'ime mmadu niile. |
The boys are afraid of the beast, but only Simon reaches the realization that they fear the beast because it exists within each of them. |
Ujo anu ohia a na-atu umu okorobia ndia, mana soso Simon bu onye nwaputara na ha na atu anu ohia a ujo maka na ya bu anu ohia no nime ha niile. |
As the boys grow more savage, their belief in the beast grows stronger. |
Dika ndu ime ohia no nime okorobia ndia na aputa ihe karia, nkwenye ha na anu ohia a na-esikwu ike. |
By the end of the novel, the boys are leaving it sacrifices and treating it as a totemic god. |
Na ngwucha akwukwo a, umu okoro ndia na ahapuru ya aja na akpaso ya agwa ka obere chi. |
The boys’ behavior is what brings the beast into existence, so the more savagely the boys act, the more real the beast seems to become. |
Akparam agwa umu okorobia ndia bu ihe mere ka anu ohia a puta n'ihe, ya aburu na dika ha na akpa agwa ndi ime-ohia , ka anu ohia a a na-adighi ahu anya na aputa ihie |
The boys "become" the beast when they kill Simon. |
Umu amadi a ghoro anu- ohia a mgbe ha gburu Simon. |
Golding describes the savages' behavior as animal like; the savages dropped their spears (man's tool) and "screamed, struck, bit, tore. There were no words, and no movements but the tearing of teeth and claws." |
Golding n'akowa akparam agwa ndi ime- ohia ndi a dika nke anumanu; ndi ime-ohia togboro ube ha( ngwa oru mmadu) ma " tie mkpu n'ike, kuo,taa- aru, dorie. Enweghi okwu onu obula, ma obu mmeghari ahu obula na abughi nke eze na nke mbo |