God is a mystery that is experienced best when enlightened. |
Chineke bụ onye dị omimi nke nanị ihe ga-eme ka mmadụ ghomiputa ya bu i nwe nghọta. |
We can only say that it is good to live in God. |
Nanị ihe ànyị nwere ike ịsị bu ọ dị mma i biri n'ime Chineke. |
It is better to be enlightened than not enlightened. |
Ọ ka mma ị onye nwere nghọta karịa ị bụ onye na-amaghị ihe. |
Enlightenment is the deeper purpose of life. |
I nwe nghọta bụ ihe omimi nke ndụ. |
Through enlightenment, we reach the kingdom of God. |
Site na nghọta, anyị na-eru na alaeze Chineke. |
Enlightenment means inner peace, inner happiness and all-encompassing love for all beings. |
I nwe nghọta pụtara inwe udo nke ime mmụọ, aṅụrị nke ime mmụọ na ịhụnanya nyere onye ọ bụla. |
An enlightened person lives in God. |
Onye nwere nghọta bi n'ime Chineke. |
He or she sees God as a kind of light in the world. |
Nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ na-ahụ Chineke dịka ìhè nke ụwa. |
He or she feels God in him or herself and around him or herself. |
Nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ na-eche na Chineke bi n'ime ya nakwa n'akuku ya. |
He or she feels God as inner happiness, inner peace and inner strength and is aware that he or she is in a higher truth that can only be described as universal love. |
Nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ na-eche Chineke dị ka aṅụrị nke ime mmụọ, udo nke ime mmụọ nakwa ike nke ime mmụọ ma marakwa na ya bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị nọ n'ime eziokwu dị elu nke nanị ihe a ga-eji kọwaa ya bụ ịhụnanya eluigwe na ala. |
In each of the major religions, there are varied definitions of God. |
N'ime okpukpere Chi ndị isi, e nwere nkọwa dị iche gbasara Chineke. |
In the religions we also find the personal and abstract term of God. |
N'ime okpukpere Chi ọ bụla anyị n'ahụ kwa okwu nke onwe okwu nkịtị gbasara Chineke. |
Many enlightened mystics think of God as a person and some others as a higher dimension in the cosmos. |
Ọtụtụ ndị omimi nwere ezi nghọta na-eche Chineke dị ka mmadụ ma ndị ọzọ na-ahụkwa ya ka elu akụkụ n'eluigwe na ala. |
In Buddhism and in Hinduism the abstract term of God dominates. |
N'okpukpe Buddha nakwa okpukpe Hindu okwu nkịtị gbasara Chineke bụ ihe na-ewere ọnọdụ. |
In Buddhism, the highest principle is called Nirvana and in Hinduism it’s called Brahman. |
N'okpukpe Buddha, ụkpụrụ kachasị elu ka ana-kpo Nirvana ma na akpọ ya Brahman na okpukpe Hindu. |
Jesus referred to God as father. |
Jesus zoro aka na Chineke dị nna. |
Moses referred to God more in an abstract fashion. |
Moses zoro aka na Chineke karịa n'ejiji nkịtị. |
His central definition of God was described with the words “I am.” |
Nkọwa ya nke na-arụtu aka maka Chineke bụ nke a kọwara n'okwu ndị a " A bụ m". |
These words refer to God as a happy state of being where one experiences enlightenment. |
Okwu ndị a zoro aka na Chineke dị ka ọnọdụ obi utọ ebe mmadụ na-enwe ahụmahụ mmụta. |
In the words “I am” we find the main way to enlightenment. |
N'ime okwu ndị a bụ "A bụ m" ka anyị na achọta isi ụzọ i nweta nghọta. |
People need to develop a cosmic consciousness, a consciousness of the unity of all things. |
Ndị mmadụ kwesịrị ịzụlite nsụhọ mbara igwe, nsụhọ nke ị dị n'otu nke ihe niile. |
Thus the ego consciousness is lost. |
O tu a mpako nsụhọ ga efu. |
Then one experiences pure consciousness, is one with everything and can only say: “I am.” |
Mgbe ahụ otu ahụmahụ nsụhọ, abụrụ onye ji ihe niile ma nweekwa ike ịsị: "A bụ m". |
He or she cannot say “I am so and so.” |
Nwoke ma nwaanyị ahụ e nweghị ike ịsị "A bụ m onye dị otu a ma ọ bụ otu a. |
He or she identifies with everything and everyone and is personally nothing and is simply consciousness. |
Nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ na ejikota na ya na onye niile na ihe niile bụ nnọọ nsụhọ. |
God as a being who can take action helps us along the spiritual way. |
Chineke dịka onye nwere ike ime ihe na-enyere anyị aka n'uzo ime mmụọ. |
All enlightened beings are an incarnation of God. |
Ihe niile nwere nghọta bụ ngosi pụta nke Chineke. |
If you connect with God or an enlightened being daily, you will be lead in the light. |
Ọ bụrụ na ị na ejikota aka na Chineke ma ọ bụ onye nwere nghọta kwa ụbọchị, I ga-du n'ihe. |